Egedege - Larry Gaaga, Flavour, Phyno

Egedege - Larry Gaaga, Flavour, Phyno

Год
2021
Язык
`베트남 사람`
Длительность
223090

아래는 노래 가사입니다. Egedege , 아티스트 - Larry Gaaga, Flavour, Phyno 번역 포함

노래 가사 " Egedege "

번역이 포함된 원본 텍스트

Egedege

Larry Gaaga, Flavour, Phyno

Master

Larry Gaaga

Ijele erubego ọbụ mụ n’onye ga agba egwú eh?

Obudu mụ n’onye ga-agba egwu oh

Mụ na onye ga-agba egwu mụ

Ijele mụ eru eh eh

Theresa Onuora nọ mụ n’ekwu oh

Onye oma m ji eje mbali n’ijele mụ eru eh

O na ji mara mba nọ mụ na-agu nwanne oh

Mụ na etinu egwu nu, mụ na onye ga agba egwú oh

Onye ga agba eh

Ina eme guy achọrọ m ịma (Aiyo)

O chongonoko achọrọ m ịma (Aiyo)

I gbagoro gbada achọrọ m ịma (Aiyo)

I chowa ịma nu ije na nke Emma (Aiyo)

Ijele ndị Igbo anyị apụtago egwu (Aiyo)

Ezege ndị Igbo anyị apụtago egwu (Aiyo)

Theresa Onuora na-agbanite egwu (Aiyo)

Phyno:

Se se

Flavour:

Larry Gaaga ihe nwe ejewe eme

200만 개 이상의 가사

다양한 언어로 된 노래

번역

모든 언어로 고품질 번역

빠른 검색

몇 초 만에 원하는 텍스트를 찾으세요