아래는 노래 가사입니다. Nme Nme , 아티스트 - Phyno 번역 포함
번역이 포함된 원본 텍스트
Phyno
Otuwa
O o tuwa
Otuwa
O o tuwa
O n’ya
Otuwa
O o tuwa
Ha na kwuokwu
Ha ne meme o
Oge mme eme anyi neli ego ee
Ha, ta egonu ke ego heee
Nme ka anyi bawa olingo le
Nme balamu olingo le
Otuwa
Imakwana men bukwa ballers
Parcel k’anyi na dork as
Emmm containerm na overas
Nwata nwelu ezigbo weight that’s my fantasy
Eh one chance
Agimu the money im the chief council
Nweluya nwayo nwanne no chansing
Maka onye uwadi okpa one chance
Oge nme nme
Anyi n’elita ego oh
Meni jikwa nku
Ha na gbamu ego oh
God amekasia
Shey you get money o
Oge nme nme
Oge nme nme
Ha na kwuokwu
Ha ne meme o
Oge mme eme anyi neli ego ee
Ha, ta egonu ke ego heee
Nme anyi bawa olingo le
Nme balamu olingo le
Hiene no no nooo (ubo, ubo)
Nwa nwelu obi nwanne ono no nooo (ubo, ubo)
Ndiwelu oge nye ego no no nooo (ubo, ubo)
Ka ti aka n’apka o no nooo (ubo, ubo)
Imakwana men nokwa n’ofe
Ha, menu dikwa very okay
Ogalaya makamma na okoribia
Getu fu ebe menu nuzu n’oche
Haaaa, if you see them spending this money
Ipe olisa yemu money
Work hard and you get this money
Oyi oyi wohh
Oge nme nme
Anyi n’elita ego oh
Meni jikwa nku
Ha na gbamu ego oh
God amekasia
Shey you get money o
Oge nme nme
Oge nme nme
Ha na kwuokwu
Ha ne meme o
Oge mme eme anyi neli ego ee
Ha, ta egonu ke ego heee
Nme anyi bawa olingo le
Nme balamu olingo le
Hiene no no nooo (ubo, ubo)
Nwa nwelu obi nwanne ono no nooo (ubo, ubo)
Ndiwelu oge nye ego no no nooo (ubo, ubo)
Ka ti aka n’apka o no nooo (ubo, ubo)
다양한 언어로 된 노래
모든 언어로 고품질 번역
몇 초 만에 원하는 텍스트를 찾으세요